2 Samuel 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ahitofel wee sị Absalọm: “Dinaa ndị iko nna gị,+ bụ́ ndị ọ hapụrụ ka ha lekọtawa ụlọ.+ Izrel dum ga-anụkwa na i mewo onwe gị ka ị na-esi ísì ọjọọ+ n’ebe nna gị nọ,+ aka+ ndị niile dịnyeere gị ga-adịkwa ike.”
21 Ahitofel wee sị Absalọm: “Dinaa ndị iko nna gị,+ bụ́ ndị ọ hapụrụ ka ha lekọtawa ụlọ.+ Izrel dum ga-anụkwa na i mewo onwe gị ka ị na-esi ísì ọjọọ+ n’ebe nna gị nọ,+ aka+ ndị niile dịnyeere gị ga-adịkwa ike.”