2 Samuel 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eze wee pụọ, ndị ezinụlọ ya niile sochikwara ya,+ eze wee hapụ ndị inyom iri, bụ́ ndị iko ya,+ ka ha na-elekọta ụlọ.
16 Eze wee pụọ, ndị ezinụlọ ya niile sochikwara ya,+ eze wee hapụ ndị inyom iri, bụ́ ndị iko ya,+ ka ha na-elekọta ụlọ.