Ndị Ikpe 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Berak wee malite ịkpọkọta Zebulọn+ na Naftalaị ka ha gaa Kidesh, puku ndị ikom iri wee soro ya gbagoo;+ Debora sokwa ha gbagoo. 1 Samuel 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma onyinye a ohu gị nwaanyị buteere onyenwe m iji gọzie ya,+ a ga-enye ya ụmụ okorobịa ndị na-agbaso nzọụkwụ+ onyenwe m.
10 Berak wee malite ịkpọkọta Zebulọn+ na Naftalaị ka ha gaa Kidesh, puku ndị ikom iri wee soro ya gbagoo;+ Debora sokwa ha gbagoo.
27 Ma onyinye a ohu gị nwaanyị buteere onyenwe m iji gọzie ya,+ a ga-enye ya ụmụ okorobịa ndị na-agbaso nzọụkwụ+ onyenwe m.