Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 33:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Biko, nara onyinye m wetara iji gọzie gị,+ n’ihi na Chineke egosiwo m ihu ọma, n’ihi na enwekwara m ihe niile.”+ O wee na-arịọsi ya ike, nke mere na ọ naara ya.+

  • 1 Samuel 25:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 N’egbughị oge, Abigel+ mere ngwa ngwa chịrị narị ogbe achịcha abụọ, burukwa nnukwu ite mmanya abụọ+ na atụrụ ise a kwadebeworo+ na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ise nke ọka* a ṅara n’ọkụ+ nakwa otu narị achịcha mkpụrụ vaịn a mịrị amị+ nakwa mbadamba achịcha mkpụrụ fig+ dị narị abụọ wee dọkwasị ha n’ịnyịnya ibu.

  • 1 Samuel 30:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Mgbe Devid lọrutere Ziklag, o zigaara ndị okenye Juda, bụ́ ndị enyi ya,+ ụfọdụ n’ime ihe nkwata ahụ, sị: “Nke a bụ onyinye+ iji gọzie unu, bụ́ nke a kwatara n’aka ndị iro Jehova.”

  • 2 Ndị Eze 5:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 O wee laghachikwuru onye nke ezi Chineke,+ ya na ndị niile so ya, wee bịa guzoro n’ihu ya, sị: “Lee, amatawo m ugbu a na e nweghị Chineke n’ebe ọ bụla n’ụwa ma e wezụga n’Izrel.+ Ugbu a, biko, nara ohu gị onyinye m wetara iji gọzie+ gị.”

  • Ilu 18:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Onyinye mmadụ ga-emeghere ya oghere buru ibu,+ ọ ga-edugakwa ya ọbụna n’ihu ndị ukwu.+

  • Ilu 25:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye kpọrọ gị asị, nye ya nri ka o rie; ọ bụrụkwa na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ.+

  • Ilu 25:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 N’ihi na ọ bụ icheku ọkụ ka ị na-awụkwasị n’isi ya,+ ọ bụkwa Jehova ga-akwụ gị ụgwọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya