2 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ugbu a, meenụ ka aka unu dị ike, bụrụkwanụ ndị dike,+ n’ihi na Sọl onyenwe unu anwụwo, ọ bụkwa mụ onwe m ka ụlọ Juda teworo mmanụ ịbụ eze+ ha.”
7 Ugbu a, meenụ ka aka unu dị ike, bụrụkwanụ ndị dike,+ n’ihi na Sọl onyenwe unu anwụwo, ọ bụkwa mụ onwe m ka ụlọ Juda teworo mmanụ ịbụ eze+ ha.”