11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi si n’ụlọ gị dakwasị gị;+ m ga-akpọrọkwa ndị nwunye gị n’ihu gị kpọnye nwoke ibe gị,+ ọ ga-edinakwa ndị nwunye gị n’ihu anyanwụ a.+
22 Eze Sọlọmọn wee zaa nne ya, sị: “Gịnị medịrị i ji arịọ ka a kpọnye Adọnaịja Abishag nwaanyị Shunem? Rịọkwuonụ ka e nye ya ọchịchị+ a (maka na ọ bụ nwanne m nke tọrọ m),+ ọbụna ya onwe ya, nyekwa ya Abayata+ onye nchụàjà nakwa Joab+ nwa Zeruya.”+