2 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị gị. N’ụlọ gị ka ọ ga-esi dakwasị gị.+ M ga-anọkwa n’ihu gị kpọrọ ndị nwunye gị kpọnye nwoke ọzọ.+ Ọ ga-edinakwa ha n’ehihie ọcha.+
11 Jehova kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị gị. N’ụlọ gị ka ọ ga-esi dakwasị gị.+ M ga-anọkwa n’ihu gị kpọrọ ndị nwunye gị kpọnye nwoke ọzọ.+ Ọ ga-edinakwa ha n’ehihie ọcha.+