-
2 Samuel 12:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 Mgbe Devid hụrụ ka ndị na-ejere ya ozi nọ na-atakwunyere ibe ha okwu, Devid malitere ịghọta na nwa ahụ anwụọla. Devid wee jụọ ndị na-ejere ya ozi, sị: “Nwa ahụ ọ̀ nwụọla?” Ha wee zaa, sị: “Ọ nwụọla.”
-