2 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi si n’ụlọ gị dakwasị gị;+ m ga-akpọrọkwa ndị nwunye gị n’ihu gị kpọnye nwoke ibe gị,+ ọ ga-edinakwa ndị nwunye gị n’ihu anyanwụ a.+
11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi si n’ụlọ gị dakwasị gị;+ m ga-akpọrọkwa ndị nwunye gị n’ihu gị kpọnye nwoke ibe gị,+ ọ ga-edinakwa ndị nwunye gị n’ihu anyanwụ a.+