Abụ Ọma 129:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị na-akọ ihe n’ubi akọwo ihe n’elu azụ m;+Ha emewo ka ebe ha kọrọ akọ dịkwuo ogologo.” Aịzaya 51:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-ewere ya nye ndị na-akpasu gị iwe,+ ndị gwara mkpụrụ obi gị, sị, ‘Hulata ka anyị gafere,’ nke mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị, meekwa ka ọ dị ka okporo ámá nye ndị na-agafe agafe.”+
23 M ga-ewere ya nye ndị na-akpasu gị iwe,+ ndị gwara mkpụrụ obi gị, sị, ‘Hulata ka anyị gafere,’ nke mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị, meekwa ka ọ dị ka okporo ámá nye ndị na-agafe agafe.”+