Abụ Ọma 66:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 I mewo ka ịnyịnya mmadụ efu wụfee anyị n’isi;+Anyị agabigawo ọkụ na mmiri,+I wee kpọpụta anyị mee ka anyị nwere onwe anyị.+ Abụ Ọma 141:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka mgbe mmadụ warisịrị nkụ wụsa n’ala,Otú a ka a ghasaworo ọkpụkpụ anyị n’ọnụ Shiol.+ Aịzaya 51:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-ewere ya nye ndị na-akpasu gị iwe,+ ndị gwara mkpụrụ obi gị, sị, ‘Hulata ka anyị gafere,’ nke mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị, meekwa ka ọ dị ka okporo ámá nye ndị na-agafe agafe.”+
12 I mewo ka ịnyịnya mmadụ efu wụfee anyị n’isi;+Anyị agabigawo ọkụ na mmiri,+I wee kpọpụta anyị mee ka anyị nwere onwe anyị.+
23 M ga-ewere ya nye ndị na-akpasu gị iwe,+ ndị gwara mkpụrụ obi gị, sị, ‘Hulata ka anyị gafere,’ nke mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị, meekwa ka ọ dị ka okporo ámá nye ndị na-agafe agafe.”+