1 Ndị Tesalonaịka 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ka mkpagbu ndị a wee ghara ime ka onye ọ bụla ṅagharịa.+ N’ihi na unu onwe unu maara na ihe ndị a aghaghị ime anyị.+
3 ka mkpagbu ndị a wee ghara ime ka onye ọ bụla ṅagharịa.+ N’ihi na unu onwe unu maara na ihe ndị a aghaghị ime anyị.+