1 Ndị Kọrịnt 7:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma onye lụrụ nwaanyị na-echegbu onwe ya+ maka ihe nke ụwa, otú ọ pụrụ isi mee ihe dị nwunye ya mma,+ Ndị Efesọs 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke unu jere ije na ha n’otu mgbe dị ka usoro+ ihe nke ụwa a si dị, dị ka onye na-achị+ ikike nke ikuku si chọọ, bụ́ mmụọ+ nke na-arụ ọrụ ugbu a n’ime ụmụ nnupụisi.+
33 Ma onye lụrụ nwaanyị na-echegbu onwe ya+ maka ihe nke ụwa, otú ọ pụrụ isi mee ihe dị nwunye ya mma,+
2 nke unu jere ije na ha n’otu mgbe dị ka usoro+ ihe nke ụwa a si dị, dị ka onye na-achị+ ikike nke ikuku si chọọ, bụ́ mmụọ+ nke na-arụ ọrụ ugbu a n’ime ụmụ nnupụisi.+