Luk 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọzọ sịkwara, ‘M ka lụrụ nwaanyị,+ n’ihi ya, apụghị m ịbịa.’ 1 Timoti 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị egboro ndị nke ya mkpa ha,+ karịsịa, ndị bụ́ ndị ezinụlọ ya,+ ọ jụwo+ okwukwe anyị,+ jọkarịakwa onye na-ekweghị ekwe ná njọ.
8 N’ezie, ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị egboro ndị nke ya mkpa ha,+ karịsịa, ndị bụ́ ndị ezinụlọ ya,+ ọ jụwo+ okwukwe anyị,+ jọkarịakwa onye na-ekweghị ekwe ná njọ.