1 Ndị Eze 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, o mere ka ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị pụọ n’ala ahụ,+ wepụkwa arụsị niile na-asọ oyi ka nsị+ bụ́ ndị nna nna ya hà mere.+ 2 Ndị Eze 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee na-efe arụsị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ ndị Jehova gwara ha banyere ha, sị: “Unu emela ihe a”;+ 2 Ndị Eze 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ebe ọ bụ na Manase+ eze Juda emewo ihe arụ+ ndị a, o mewo ihe ọjọọ karịa ihe niile ndị Amọraịt+ mere, bụ́ ndị biri n’ebe ahụ tupu ya onwe ya, o wee jiri arụsị ya ndị na-asọ oyi ka nsị mee ka ọbụna Juda mehie.+
12 Ya mere, o mere ka ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị pụọ n’ala ahụ,+ wepụkwa arụsị niile na-asọ oyi ka nsị+ bụ́ ndị nna nna ya hà mere.+
12 Ha wee na-efe arụsị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ ndị Jehova gwara ha banyere ha, sị: “Unu emela ihe a”;+
11 “Ebe ọ bụ na Manase+ eze Juda emewo ihe arụ+ ndị a, o mewo ihe ọjọọ karịa ihe niile ndị Amọraịt+ mere, bụ́ ndị biri n’ebe ahụ tupu ya onwe ya, o wee jiri arụsị ya ndị na-asọ oyi ka nsị mee ka ọbụna Juda mehie.+