2 Ndị Eze 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ọ dị, Jehova emeghị ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, bụ́ iwe dị ọkụ ọ na-eweso Juda+ n’ihi ihe niile na-akpasu ya iwe Manase mere ka ha mee.+ 2 Ndị Eze 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe mere ihe a ji mee Juda bụ naanị na Jehova kwuru na ọ ga-eme, iji wepụ+ ya n’ihu ya n’ihi mmehie Manase,+ dị ka ihe niile o mere si dị; Jeremaya 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji+ n’ihi Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, n’ihi ihe o mere na Jeruselem.+
26 Otú ọ dị, Jehova emeghị ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, bụ́ iwe dị ọkụ ọ na-eweso Juda+ n’ihi ihe niile na-akpasu ya iwe Manase mere ka ha mee.+
3 Ihe mere ihe a ji mee Juda bụ naanị na Jehova kwuru na ọ ga-eme, iji wepụ+ ya n’ihu ya n’ihi mmehie Manase,+ dị ka ihe niile o mere si dị;
4 M ga-eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji+ n’ihi Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, n’ihi ihe o mere na Jeruselem.+