Jeremaya 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ihe m ga-eme ha ga-eme ka ụjọ tụwa alaeze niile dị n’ụwa.+ M ga-eme ha ihe a n’ihi ihe Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, mere na Jeruselem.+
4 Ihe m ga-eme ha ga-eme ka ụjọ tụwa alaeze niile dị n’ụwa.+ M ga-eme ha ihe a n’ihi ihe Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, mere na Jeruselem.+