2 Ndị Eze 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ebe ọ bụ na Manase+ eze Juda emewo ihe arụ+ ndị a, o mewo ihe ọjọọ karịa ihe niile ndị Amọraịt+ mere, bụ́ ndị biri n’ebe ahụ tupu ya onwe ya, o wee jiri arụsị ya ndị na-asọ oyi ka nsị mee ka ọbụna Juda mehie.+ 2 Ndị Eze 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nakwa n’ihi ọbara na-emeghị ihe ọjọọ+ ọ wụfuru, o wee mee ka Jeruselem jupụta n’ọbara na-emeghị ihe ọjọọ, Jehova ekweghịkwa ịgbaghara ya.+ Jeremaya 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji+ n’ihi Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, n’ihi ihe o mere na Jeruselem.+
11 “Ebe ọ bụ na Manase+ eze Juda emewo ihe arụ+ ndị a, o mewo ihe ọjọọ karịa ihe niile ndị Amọraịt+ mere, bụ́ ndị biri n’ebe ahụ tupu ya onwe ya, o wee jiri arụsị ya ndị na-asọ oyi ka nsị mee ka ọbụna Juda mehie.+
4 nakwa n’ihi ọbara na-emeghị ihe ọjọọ+ ọ wụfuru, o wee mee ka Jeruselem jupụta n’ọbara na-emeghị ihe ọjọọ, Jehova ekweghịkwa ịgbaghara ya.+
4 M ga-eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji+ n’ihi Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, n’ihi ihe o mere na Jeruselem.+