Jeremaya 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mozis+ na Samuel+ eguzoro n’ihu m, mkpụrụ obi m agaghị adị n’ebe ndị a nọ.+ A ga-achụpụ ha n’ihu m, ka ha pụọ.+ Abụ Ákwá 3:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “Anyị onwe anyị emebiwo iwu, anyị enupụwokwa isi.+ Gị onwe gị agbagharaghị.+ Ezikiel 33:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Unu na-erikọta ọbara na anụ.+ Unu lekwasịkwara anya n’arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị.+ Unu nọkwa na-awụfu ọbara.+ N’ihi ya, ùnu kwesịrị inweta ala ahụ?+
15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mozis+ na Samuel+ eguzoro n’ihu m, mkpụrụ obi m agaghị adị n’ebe ndị a nọ.+ A ga-achụpụ ha n’ihu m, ka ha pụọ.+
25 “Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Unu na-erikọta ọbara na anụ.+ Unu lekwasịkwara anya n’arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị.+ Unu nọkwa na-awụfu ọbara.+ N’ihi ya, ùnu kwesịrị inweta ala ahụ?+