1 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Samuel wee were nwa atụrụ ka na-aṅụ ara chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà a na-esurecha n’ọkụ;+ Samuel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere Izrel aka,+ Jehova wee za ya.+ Abụ Ọma 99:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+Ha nọ na-akpọku Jehova, ya onwe ya nọkwa na-aza ha.+
9 Samuel wee were nwa atụrụ ka na-aṅụ ara chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà a na-esurecha n’ọkụ;+ Samuel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere Izrel aka,+ Jehova wee za ya.+
6 Mozis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+Ha nọ na-akpọku Jehova, ya onwe ya nọkwa na-aza ha.+