Jenesis 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma n’ọgbọ nke anọ, ha ga-alọghachi n’ebe a,+ n’ihi na njehie ndị Amọraịt ezubeghị.”+ Levitikọs 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi ya, ala ha bụ ihe na-adịghị ọcha, m ga-enyekwa ya ntaramahụhụ n’ihi njehie ya, ala ahụ ga-agbọpụkwa ndị bi n’ime ya.+ Ezikiel 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Jeruselem: “Ọ bụ n’ala ndị Kenan+ ka i si, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a mụrụ gị. Nna gị bụ onye Amọraịt,+ nne gị abụrụ onye Het.+
25 N’ihi ya, ala ha bụ ihe na-adịghị ọcha, m ga-enyekwa ya ntaramahụhụ n’ihi njehie ya, ala ahụ ga-agbọpụkwa ndị bi n’ime ya.+
3 Sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Jeruselem: “Ọ bụ n’ala ndị Kenan+ ka i si, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a mụrụ gị. Nna gị bụ onye Amọraịt,+ nne gị abụrụ onye Het.+