26 O wee na-eme oké ihe arụ site n’iso arụsị dị iche iche na-asọ oyi ka nsị,+ dị ka ihe niile ndị Amọraịt mere si dị, bụ́ ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel.’”+
11 “Ebe ọ bụ na Manase+ eze Juda emewo ihe arụ+ ndị a, o mewo ihe ọjọọ karịa ihe niile ndị Amọraịt+ mere, bụ́ ndị biri n’ebe ahụ tupu ya onwe ya, o wee jiri arụsị ya ndị na-asọ oyi ka nsị mee ka ọbụna Juda mehie.+
45 Ọ bụ nne gị,+ bụ́ nwaanyị nke kpọrọ di+ ya na ụmụ ya asị, mụrụ gị. Ị bụkwa nwanne ụmụnne gị ndị nwaanyị, bụ́ ndị kpọrọ di ha na ụmụ ha asị. Unu ndị inyom, nne unu bụ onye Het,+ nna unu bụkwa onye Amọraịt.’”+