Ezikiel 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Jeruselem: “Ọ bụ n’ala ndị Kenan+ ka i si, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a mụrụ gị. Nna gị bụ onye Amọraịt,+ nne gị abụrụ onye Het.+
3 Sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Jeruselem: “Ọ bụ n’ala ndị Kenan+ ka i si, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a mụrụ gị. Nna gị bụ onye Amọraịt,+ nne gị abụrụ onye Het.+