Joshụa 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee zukọta ma gaa, ya bụ, ndị eze ise nke ndị Amọraịt,+ eze Jeruselem, eze Hibrọn, eze Jamọt, eze Lekish, eze Eglọn, ndị a na ndị agha ha niile, ha wee maa ụlọikwuu imegide Gibiọn na ibuso ya agha. 1 Ihe E Mere 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Kenan mụrụ Saịdọn+ bụ́ ọkpara ya, mụọkwa Het+ 1 Ihe E Mere 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ na ndị Gegash+
5 Ha wee zukọta ma gaa, ya bụ, ndị eze ise nke ndị Amọraịt,+ eze Jeruselem, eze Hibrọn, eze Jamọt, eze Lekish, eze Eglọn, ndị a na ndị agha ha niile, ha wee maa ụlọikwuu imegide Gibiọn na ibuso ya agha.