Jenesis 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma n’ọgbọ nke anọ, ha ga-alọghachi n’ebe a,+ n’ihi na njehie ndị Amọraịt ezubeghị.”+ Diuterọnọmi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’oge ahụ, anyị naara ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt+ bụ́ ndị nọ n’ógbè Jọdan ala a, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn;+
8 “N’oge ahụ, anyị naara ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt+ bụ́ ndị nọ n’ógbè Jọdan ala a, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn;+