Joshụa 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 zigakwara ndị Kenan+ bi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, tinyere ndị Amọraịt+ na ndị Het+ na ndị Perizaịt+ na ndị Jibọs+ bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa ndị Haịvaịt+ bi n’ala ala ugwu Hemọn,+ ya bụ, n’ala Mizpa.+ Abụ Solomọn 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ,+ ka mụ na gị si na Lebanọn+ pụọ, ka mụ na gị si na Lebanọn pụọ. Si n’elu ugwu Amana, n’elu ugwu Sina,+ ọbụna Hemọn,+ gbadaa, ka anyị si n’ọgba ọdụm nakwa n’ugwu agụ owuru gbadaa.
3 zigakwara ndị Kenan+ bi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, tinyere ndị Amọraịt+ na ndị Het+ na ndị Perizaịt+ na ndị Jibọs+ bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa ndị Haịvaịt+ bi n’ala ala ugwu Hemọn,+ ya bụ, n’ala Mizpa.+
8 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ,+ ka mụ na gị si na Lebanọn+ pụọ, ka mụ na gị si na Lebanọn pụọ. Si n’elu ugwu Amana, n’elu ugwu Sina,+ ọbụna Hemọn,+ gbadaa, ka anyị si n’ọgba ọdụm nakwa n’ugwu agụ owuru gbadaa.