Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 35:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 “‘Unu emerụla ala unu bi; n’ihi na ọ bụ ọbara na-emerụ ala,+ ọ dịghịkwa ihe e ji ekpuchiri ala mmehie maka ọbara a wụfuru na ya, ma e wezụga ọbara nke onye wụfuru ọbara.+

  • Diuterọnọmi 19:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 ka e wee ghara ịwụfu ọbara ọ bụla nke na-emeghị ihe ọjọọ+ n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị, ikpe ọmụma ọbara ọ bụla agaghịkwa adị n’isi gị.+

  • 2 Ndị Eze 21:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Manase wụfukwara ọbara na-emeghị ihe ọjọọ+ n’ebe ọ dị nnọọ ukwuu, ruo mgbe o mere ka Jeruselem ju n’ọnụ malite n’otu nsọtụ ruo na nsọtụ nke ọzọ, n’agụnyeghị mmehie ya nke o ji mee ka Juda mehie site n’ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+

  • Abụ Ọma 106:38
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+

      Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,

      Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+

      E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+

  • Jeremaya 2:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 Ọ bụkwa n’uwe mwụda gị ka a hụrụ ọbara nke mkpụrụ obi+ ndị ogbenye aka ha dị ọcha.+ Ọ bụghị n’ihi na ha nọ na-awaba n’ụlọ, ma, ọ bụ n’uwe gị dum ka m hụrụ ya.+

  • Jeremaya 19:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 n’ihi na ha ahapụwo m,+ meekwa ka a ghara ịmatakwa ebe a,+ nọrọkwa n’ime ya na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ, bụ́ chi ha na ndị nna nna ha na ndị eze Juda na-amaghị;+ ha emewo ka ọbara ndị aka ha dị ọcha jupụta n’ebe a.+

  • Jeremaya 22:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 ‘Anya gị na obi gị dị naanị n’uru na-ezighị ezi,+ dịrịkwa n’ọbara onye aka ya dị ọcha ka ị wụfuo ya,+ dịrịkwa n’irigbu ndị mmadụ nakwa n’ịpụnara ha ihe ka i wee na-eme ihe ndị a.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya