Abụ Ọma 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-ebibi ndị na-ekwu okwu ụgha.+Jehova kpọrọ onye na-awụfu ọbara+ na onye na-aghọ aghụghọ+ asị. Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+ Ọrụ Ndịozi 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi ya, akpọrọ m unu ka unu gbaa akaebe n’ụbọchị taa na aka m dị ọcha n’ebe ọbara+ mmadụ niile dị,
23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+
26 N’ihi ya, akpọrọ m unu ka unu gbaa akaebe n’ụbọchị taa na aka m dị ọcha n’ebe ọbara+ mmadụ niile dị,