Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.

  • Ọnụ Ọgụgụ 35:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 “‘Unu emerụla ala unu bi; n’ihi na ọ bụ ọbara na-emerụ ala,+ ọ dịghịkwa ihe e ji ekpuchiri ala mmehie maka ọbara a wụfuru na ya, ma e wezụga ọbara nke onye wụfuru ọbara.+

  • 2 Ndị Eze 24:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 nakwa n’ihi ọbara na-emeghị ihe ọjọọ+ ọ wụfuru, o wee mee ka Jeruselem jupụta n’ọbara na-emeghị ihe ọjọọ, Jehova ekweghịkwa ịgbaghara ya.+

  • Ilu 6:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 anya dị elu,+ ire na-agha ụgha,+ na aka na-awụfu ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ,+

  • Aịzaya 59:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’ihi na ọbụ aka unu jupụtara n’ọbara,+ mkpịsị aka unu jupụtakwara ná njehie. Egbugbere ọnụ unu ekwuwo okwu ụgha.+ Ire unu na-atamukwa naanị ajọ omume.+

  • Jeremaya 2:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 Ọ bụkwa n’uwe mwụda gị ka a hụrụ ọbara nke mkpụrụ obi+ ndị ogbenye aka ha dị ọcha.+ Ọ bụghị n’ihi na ha nọ na-awaba n’ụlọ, ma, ọ bụ n’uwe gị dum ka m hụrụ ya.+

  • Matiu 23:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 unu na-asịkwa, ‘Ọ bụrụ na anyị nọ n’ụbọchị nna nna anyị hà, anyị agaghị ekere òkè n’ọbara ndị amụma.’+

  • Ndị Hibru 11:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 A tụrụ ha nkume,+ a nwara ha ọnwụnwa,+ a kwọbiri ha akwọbi, e ji mma agha gbuo ha,+ ha yi akpụkpọ atụrụ+ na akpụkpọ ewu na-agagharị, ka ha nọ n’ụkọ,+ ná mkpagbu,+ ka a na-emeso ha mmeso ọjọọ;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya