Ndị Hibru 11:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 A tụrụ ha nkume,+ a nwara ha ọnwụnwa, a kwọbiri ha abụọ, e ji mma agha gbuo ha,+ ha na-eyi akpụkpọ atụrụ na akpụkpọ ewu.+ E nwere mgbe ha nọ n’ụkọ, a kpagburu ha,+ e megburu ha.+
37 A tụrụ ha nkume,+ a nwara ha ọnwụnwa, a kwọbiri ha abụọ, e ji mma agha gbuo ha,+ ha na-eyi akpụkpọ atụrụ na akpụkpọ ewu.+ E nwere mgbe ha nọ n’ụkọ, a kpagburu ha,+ e megburu ha.+