Ezikiel 16:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “M ga-ekpekwa gị ikpe a na-ekpe ndị inyom a lụ alụ bụ́ ndị na-akwa iko+ nakwa ndị inyom na-awụfu ọbara,+ m ga-enyekwa gị ọbara ọnụma na nke ekworo.+ Ezikiel 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe ya ikpe,+ ị̀ ga-ekpe obodo na-awụfu ọbara ikpe,+ meekwa ka ọ mata ihe arụ ya niile?+
38 “M ga-ekpekwa gị ikpe a na-ekpe ndị inyom a lụ alụ bụ́ ndị na-akwa iko+ nakwa ndị inyom na-awụfu ọbara,+ m ga-enyekwa gị ọbara ọnụma na nke ekworo.+
2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe ya ikpe,+ ị̀ ga-ekpe obodo na-awụfu ọbara ikpe,+ meekwa ka ọ mata ihe arụ ya niile?+