Ezikiel 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ị̀ ga-ekpe ha ikpe? Ị̀ ga-ekpe ha ikpe, gị nwa nke mmadụ?+ Mee ka ha mara ihe arụ niile ndị nna nna ha mere.+ Ezikiel 23:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jehova wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe+ Ohola na Oholiba+ ikpe ma gwa ha ihe arụ niile ha mere?+
4 “Ị̀ ga-ekpe ha ikpe? Ị̀ ga-ekpe ha ikpe, gị nwa nke mmadụ?+ Mee ka ha mara ihe arụ niile ndị nna nna ha mere.+
36 Jehova wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe+ Ohola na Oholiba+ ikpe ma gwa ha ihe arụ niile ha mere?+