Ezikiel 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Aha ha bụ Ohola, bụ́ nke okenye, na Oholiba nwanne ya nwaanyị, ha wee bụrụ nke m+ ma malite ịmụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.+ A bịa n’aha ha, Ohola bụ Sameria,+ Oholiba bụ Jeruselem.+
4 Aha ha bụ Ohola, bụ́ nke okenye, na Oholiba nwanne ya nwaanyị, ha wee bụrụ nke m+ ma malite ịmụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.+ A bịa n’aha ha, Ohola bụ Sameria,+ Oholiba bụ Jeruselem.+