Ezikiel 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Ị na-akpọrọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ị mụụrụ m,+ ị na-ejikwa ha achụrụ ha àjà ka e wee repịa ha,+ ịgba akwụna gị ó zubeghị? Ndị Galeshia 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma Hega nke a pụtara Saịnaị,+ bụ́ ugwu dị n’Arebia, o kwekọkwara na Jeruselem nke oge a, n’ihi na ya na ụmụ ya nọ n’ohu.+
20 “‘Ị na-akpọrọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ị mụụrụ m,+ ị na-ejikwa ha achụrụ ha àjà ka e wee repịa ha,+ ịgba akwụna gị ó zubeghị?
25 Ma Hega nke a pụtara Saịnaị,+ bụ́ ugwu dị n’Arebia, o kwekọkwara na Jeruselem nke oge a, n’ihi na ya na ụmụ ya nọ n’ohu.+