-
Ezikiel 14:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ya mere, gwa ha okwu, ị ga-asịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Onye ọ bụla nke si n’ụlọ Izrel nke obi ya dị n’arụsị ya nke na-asọ oyi ka nsị,+ onye debekwara ihe ịsụ ngọngọ nke na-akpatara ya njehie n’ihu ya, onye na-abịakwutekwa onye amụma, mụ onwe m, Jehova, ga-aza ya okwu dị ka arụsị ya ndị na-asọ oyi ka nsị si dị ọtụtụ,+
-