Aịzaya 58:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 “Were oké olu tie mkpu; emechila ọnụ.+ Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m nnupụisi ha,+ gwakwa ụlọ Jekọb mmehie ha. Ezikiel 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, mee ka Jeruselem mara+ ihe arụ niile ọ na-eme.+ Ezikiel 16:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 “‘Ma Sameria+ emerughị ọbụna ọkara mmehie i mere, ma ị nọ na-eme ihe arụ dị ukwuu karịa nke ha mere. I wee mee ka ụmụnne gị ndị nwaanyị yie ndị ezi omume n’ihi ihe arụ niile ị nọ na-eme.+
58 “Were oké olu tie mkpu; emechila ọnụ.+ Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m nnupụisi ha,+ gwakwa ụlọ Jekọb mmehie ha.
51 “‘Ma Sameria+ emerughị ọbụna ọkara mmehie i mere, ma ị nọ na-eme ihe arụ dị ukwuu karịa nke ha mere. I wee mee ka ụmụnne gị ndị nwaanyị yie ndị ezi omume n’ihi ihe arụ niile ị nọ na-eme.+