Aịzaya 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+ Aịzaya 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Lọghachikwutenụ+ Onye ahụ unu nupụụrụ isi nke ukwuu, unu ụmụ Izrel.+ Aịzaya 59:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyị emebiwo iwu, gọnahụkwa Jehova;+ anyị hapụkwara Chineke laa azụ, na-ekwu okwu banyere mmegbu na nnupụisi,+ na-echepụta okwu ụgha, na-atamukwa ya n’obi.+
2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+
13 Anyị emebiwo iwu, gọnahụkwa Jehova;+ anyị hapụkwara Chineke laa azụ, na-ekwu okwu banyere mmegbu na nnupụisi,+ na-echepụta okwu ụgha, na-atamukwa ya n’obi.+