Aịzaya 55:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+ Hosia 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Izrel, lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị,+ n’ihi na njehie emewo ka ị sụọ ngọngọ.+ Joel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m. Ọrụ Ndịozi 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ya mere, chegharịanụ,+ chigharịakwanụ+ ka e wee hichapụ mmehie unu,+ ka oge inweta ume+ wee si n’ihu Jehova bịa,
7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+
12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.
19 “Ya mere, chegharịanụ,+ chigharịakwanụ+ ka e wee hichapụ mmehie unu,+ ka oge inweta ume+ wee si n’ihu Jehova bịa,