Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 58:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 58 “Were oké olu tie mkpu; emechila ọnụ.+ Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m nnupụisi ha,+ gwakwa ụlọ Jekọb mmehie ha.

  • Ezikiel 20:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ị̀ ga-ekpe ha ikpe? Ị̀ ga-ekpe ha ikpe, gị nwa nke mmadụ?+ Mee ka ha mara ihe arụ niile ndị nna nna ha mere.+

  • Ezikiel 22:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe ya ikpe,+ ị̀ ga-ekpe obodo na-awụfu ọbara ikpe,+ meekwa ka ọ mata ihe arụ ya niile?+

  • Ezikiel 23:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 Jehova wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe+ Ohola na Oholiba+ ikpe ma gwa ha ihe arụ niile ha mere?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya