Jeremaya 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee sị m: “Izrel bụ́ onye na-ekwesịghị ntụkwasị obi mere ezi omume karịa Juda nke na-aghọ aghụghọ.+ Matiu 12:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ndị ikom Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a,+ ha ga-amakwa ya ikpe;+ n’ihi na ha chegharịrị n’ihe Jona+ kwusara, ma, lee! e nwere onye ka Jona n’ebe a.
11 Jehova wee sị m: “Izrel bụ́ onye na-ekwesịghị ntụkwasị obi mere ezi omume karịa Juda nke na-aghọ aghụghọ.+
41 Ndị ikom Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a,+ ha ga-amakwa ya ikpe;+ n’ihi na ha chegharịrị n’ihe Jona+ kwusara, ma, lee! e nwere onye ka Jona n’ebe a.