Luk 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi na dị nnọọ ka Jona+ bụụrụ ndị Ninive ihe ịrịba ama, n’otu ụzọ ahụ ka Nwa nke mmadụ ga-abụkwara ọgbọ a.
30 N’ihi na dị nnọọ ka Jona+ bụụrụ ndị Ninive ihe ịrịba ama, n’otu ụzọ ahụ ka Nwa nke mmadụ ga-abụkwara ọgbọ a.