51 “‘Ma Sameria+ emerughị ọbụna ọkara mmehie i mere, ma ị nọ na-eme ihe arụ dị ukwuu karịa nke ha mere. I wee mee ka ụmụnne gị ndị nwaanyị yie ndị ezi omume n’ihi ihe arụ niile ị nọ na-eme.+
11 “Mgbe nwanne ya nwaanyị bụ́ Oholiba hụrụ ihe ọ na-eme,+ ya onwe ya ji ọchịchọ anụ ahụ́ ya mee omume na-eweta mbibi karịa nwanne ya nwaanyị. Ọ gbara akwụna karịa ịkwa iko nke nwanne ya nwaanyị.+