Levitikọs 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+ 2 Ndị Eze 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ha wee na-esure*+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ, na-agba afa,+ na-achọkwa ihe mgbaàmà ọdịnihu,+ ha wee na-ere+ onwe ha ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, iji kpasuo ya iwe.+ Ezikiel 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Ị na-akpọrọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ị mụụrụ m,+ ị na-ejikwa ha achụrụ ha àjà ka e wee repịa ha,+ ịgba akwụna gị ó zubeghị?
21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+
17 ha wee na-esure*+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ, na-agba afa,+ na-achọkwa ihe mgbaàmà ọdịnihu,+ ha wee na-ere+ onwe ha ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, iji kpasuo ya iwe.+ Ezikiel 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Ị na-akpọrọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ị mụụrụ m,+ ị na-ejikwa ha achụrụ ha àjà ka e wee repịa ha,+ ịgba akwụna gị ó zubeghị?
20 “‘Ị na-akpọrọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ị mụụrụ m,+ ị na-ejikwa ha achụrụ ha àjà ka e wee repịa ha,+ ịgba akwụna gị ó zubeghị?