1 Samuel 17:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Onye Filistia ahụ sịkwara Devid: “Bịa m nso, m ga-ewere anụ gị nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa.”+ Abụ Ọma 79:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha emewo ka ozu ndị ohu gị ghọọrọ nnụnụ nke eluigwe ihe oriri,+Werekwa anụ ahụ́ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ nye anụ ọhịa nke ụwa.+ Jeremaya 7:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ozu ha ga-aghọrọ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+
44 Onye Filistia ahụ sịkwara Devid: “Bịa m nso, m ga-ewere anụ gị nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa.”+
2 Ha emewo ka ozu ndị ohu gị ghọọrọ nnụnụ nke eluigwe ihe oriri,+Werekwa anụ ahụ́ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ nye anụ ọhịa nke ụwa.+
33 Ozu ha ga-aghọrọ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+