Abụ Ọma 79:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha awụpụwo ọbara ha dị ka mmiriNa Jeruselem dum, ọ dịghịkwa onye ga-eli ha.+ Jeremaya 7:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ozu ha ga-aghọrọ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+ Jeremaya 36:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide Jehoyakim eze Juda, ‘Ọ dịghị onye nke ya ga-anọkwasị n’ocheeze Devid,+ a ga-atụpụkwa ozu ya+ n’anwụ ehihie, nakwa n’oyi abalị.
33 Ozu ha ga-aghọrọ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+
30 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide Jehoyakim eze Juda, ‘Ọ dịghị onye nke ya ga-anọkwasị n’ocheeze Devid,+ a ga-atụpụkwa ozu ya+ n’anwụ ehihie, nakwa n’oyi abalị.