30 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Deenụ aha nwoke a dị ka onye na-amụtaghị nwa,+ dị ka dimkpa nke na-agaghị enwe ihe ịga nke ọma n’ụbọchị ya; n’ihi na ọ dịghị otu n’ime ụmụ ya ga-enwe ihe ịga nke ọma ọ bụla,+ ọ dịghị nke ga-anọkwasị n’ocheeze Devid+ wee chịa ọzọ na Juda.’”