Diuterọnọmi 28:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ozu gị ga-aghọkwara anụ ufe ọ bụla nke eluigwe na anụ ọhịa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+ Jeremaya 7:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ozu ha ga-aghọrọ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+
26 Ozu gị ga-aghọkwara anụ ufe ọ bụla nke eluigwe na anụ ọhịa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+
33 Ozu ha ga-aghọrọ anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa ihe oriri, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+