Abụ Ọma 74:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha atụbawo ebe nsọ gị n’ọkụ.+Ha emerụwo ụlọikwuu a kpọkwasịrị aha gị, merụọ ya ruo ala.+ Jeremaya 52:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee gbaa ụlọ Jehova+ na ụlọ eze na ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ;+ ọ gbakwara nnukwu ụlọ niile ọkụ.+ Abụ Ákwá 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-emegide ya agbasawo aka ya ibukọrọ ihe ya niile a na-achọsi ike.+N’ihi na ọ hụwo mba ndị batara n’ebe nsọ ya,+Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị. Mak 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, Jizọs sịrị ya: “Ị̀ hụrụ nnukwu ụlọ ndị a?+ A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya+ ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+
13 O wee gbaa ụlọ Jehova+ na ụlọ eze na ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ;+ ọ gbakwara nnukwu ụlọ niile ọkụ.+
10 Onye na-emegide ya agbasawo aka ya ibukọrọ ihe ya niile a na-achọsi ike.+N’ihi na ọ hụwo mba ndị batara n’ebe nsọ ya,+Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị.
2 Otú ọ dị, Jizọs sịrị ya: “Ị̀ hụrụ nnukwu ụlọ ndị a?+ A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya+ ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+