Levitikọs 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 M ga-enyefe obodo unu dị iche iche n’ọnụ mma agha+ ma mee ka ebe nsọ unu niile tọgbọrọ n’efu,+ m gaghị anụrụ ísì ụtọ nke àjà unu.+ Matiu 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’ezie, ana m asị unu, A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+ Luk 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ sịrị: “Ihe ndị a unu na-ahụ, ụbọchị ga-abịa mgbe a na-agaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ebe a n’akwatughị ya.”+
31 M ga-enyefe obodo unu dị iche iche n’ọnụ mma agha+ ma mee ka ebe nsọ unu niile tọgbọrọ n’efu,+ m gaghị anụrụ ísì ụtọ nke àjà unu.+
2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’ezie, ana m asị unu, A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+
6 ọ sịrị: “Ihe ndị a unu na-ahụ, ụbọchị ga-abịa mgbe a na-agaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ebe a n’akwatughị ya.”+