Aịzaya 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-erukwa na a ga-asị na ndị fọdụrụ na Zayọn na ndị fọrọ na Jeruselem dị nsọ n’ebe ọ nọ,+ onye ọ bụla e dere aha ya ịdị ndụ na Jeruselem.+ Aịzaya 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+
3 Ọ ga-erukwa na a ga-asị na ndị fọdụrụ na Zayọn na ndị fọrọ na Jeruselem dị nsọ n’ebe ọ nọ,+ onye ọ bụla e dere aha ya ịdị ndụ na Jeruselem.+
6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+